Tweet ghim

@gaiuschibueze Ndị Abịa Steeti Nwem KEDU!
Nwa-Ada ụnụ Ugochi ji KEDU APP ewetara anyị ozi ịhụnanya.
Bịanụ ka anyị Ji koo aka ọṅụ Dozie Ala Igbo nile.
KEDU bu Ugo chárá acha ma bụrụ kwa njikọ Ala Igbo nile.
Asim yagaziere anyị nile. @keduapp @ugoccie
Eesti



























